Awka South

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ndida Awka
local government area of Nigeria, azụmahịa
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambra Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°10′0″N 7°4′0″E Dezie
Map

Obodo gbakọtara were bụrụ Awka South Local Government Area (LGA) dị Obodo iteghete , ha bụ Amawbia, Awka, Ezinato, Isiagu, Mbaukwu, Nibo, Nise, Okpuno and Umuawulu . Enwere nnukwu okporo ámá atọ na-agafe ebe a, bụ Zik Avenue, Works Road na Arthur Eze Avenue. [1] N’oge gara aga, ndị obodo Awka South LGA bụ ndị a ma ama n’ịrụ igwe. Taa ka a na-akwanyere ha ugwu n'etiti ndị Igbo nọ na Naịjirịa maka nka nka na azụmaahịa ha.

Obodo oka bu nke di na mpaghara Oka south Lokal Goomenti Aria,o bu ya bu isi Goomenti ahu,ndi amara aha ha nke oma bukwa ndi si ebe ahu wee puta. Ma ndi bi n'ulo na ndi ebighi ebe Amobia bu mpaghara ebe goomenti steeti di nke ndi oyibo kporo Governor's Lodge nakwa Steeti Prisons.

Nise bukwa ndi nwere otutu ihe di iche iche dika WAEC(West African Examinations Council)nke bu Isi steeti goomenti ahu na mahadum Paul di ebe ahu.


Obodo Isiagu bukwa obodo ozo enwere na Lokal goomenti Oka south.I bukwa obodo amara nke oma n'ihe gbasara iko oru ugbo n'ihi na ha nwere ala eji ano ihe nke oma. O bu ihe onye obula kwenyere nke oma na ya bu obodo so na Otu n'Ime obodo abuo bu Uzo malite na mpaghara Owuwa anyanwu Naijiria(Ala Igbo).

Obodo Isiagu nwere eze abuo nwe rue n'ubochi taa. Over ha nke amara nke oma n'ubochi taa bu Igwe Augustine Nwankwo(Over agu 1 of Ishiagu).

Ihu igwe[dezie | dezie ebe o si]

Ihu igwe nke ndịda Ọka bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke ọchịchị ime Obodo a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)

Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.

Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.

Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.

Awka South so ná ọchịchị ime obodo nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Anambra Steeti na Naijiria.

Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na ọchịchị ime obodo a.


Obodo Isiagu nwere uloakwukwo abuo abuo na ngalaba praimari ma nwekwa otu Sekondiri Skul n'Ime ya.

Isiagu nwere ụlọ akwụkwọ praịmarị abụọ na otu ụlọ akwụkwọ sekọndrị. Obodo nwere akụkọ ihe mere eme nke udo coinhibition na siri ike nketa omenala, Isiagu ruo taa ka na-edobe omenala na omenala ya.

Ụlọ akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

ọnụ ụzọ ụlọ akwụkwọ nke Bishop Crowther Seminary

Nke a bu ufodu uloakwukwo nke di na mpaghara Oka south Lokal Goomenti Aria:

  • Bishop Crowther Seminary, Awka
  • Igwebuike Grammar Secondary School, Awka
  • John of God School, Awka
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị ụmụ agbọghọ, Awka
  • Community Secondary School, Umuokpu
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Capital City, Awka
  • Kenneth Dike Memorial Secondary School, Awka
  • Ezi-Awka Community Secondary School, Awka
  • Community Secondary School, Okpuno
  • Nneoma * Community Secondary School, Nibo
  • Community Secondary School, Mbaukwu
  • Emeka Aghasili High School, Nise
  • Community Secondary School, Agulu-Awka
  • Community Secondary School, Amawbia
  • Union Secondary School, Umuawulu
  • Union Secondary School, Amawbia
  • Ezike High School, Nibo
  • Holy Cross High School, Umuawulu Mbaukwu
  • Community Secondary School, Isiagu
  • Krosa Model Schools, Amawbia

Nibo bukwa obodo ozo nke di na mpaghara Awka South, na Anambara Steeti,Naijiria. Ebe ndi oruru gunyere gara ihe dika

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]