Awulu Adaji
Ọdịdị
Awulu Ezekiel Adaji bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jere ozi dị ka onye otu na-anọchite anya Otukpo/Ohimini . A mụrụ ya na 1 June 1963 si Benue State. A họpụtara ya na mbụ n'ime ụlọ ndị nnọchi ányá ndi n'afọ 2011 ma họpụta ya ọzọ n'afọ 2015 maka oge nke abụọ n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP).[1][2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). Citizen Science Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Hon. Awulu Adaji biography, net worth, age, family, contact & picture. Manpower Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.