Ayitale
Ọdịdị
Ayitale
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 13 Jenụwarị 2013 |
|---|---|
| Mba osi | Naijiria |
| Mmalite asụsụ ihe ngosi | Asụsụ Yoruba |
| Onye nduzi | Oga Bello |
| Onye nsonye ihe nkiri | Adebayo Salami, Femi Adebayo, Bimbo Akintola, Joke Muyiwa |
| Onye na-emepụta ihe | Adebayo Salami |
| Ụcha anụkpa ahụ | color |
Ayitale bụ ihe nkiri Yoruba nke Naịjirịa nke afọ 2013 nke Adebayo Salami mepụtara ma duzikwa ya. [1] O nwetara nhọpụta anọ na ihe nrite Best of Nollywood nke afọ 2013. [2] [3]
Ndị so mee ihe nkiri a
[dezie | dezie ebe o si]- Femi Adebayo gosipụtara ka Aderope
- Adebayo Salami
- Bimbo Akintola gosipụtara ka Kemi
- Joke Muyiwa gosipụtara ka Abeni
- Lanre Hassan gosipụtara ka Ajoke
- Iyabo Oko
- Adewale Elesho gosipụtara ka Akanmu
- Toyin Adegbola gosipụtara ka Sade
- Razaq Adewale gosipụtara ka Aworo
- Tunbosun Odunsi
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ aliyu. "'Iya Ojo', Funke, Fathia others, vie for YMAA", Daily Trust. Retrieved on 20 February 2015.
- ↑ Yoruba actress dayo amusa tops bon awards-nominees. Dailytimes. Archived from the original on 20 February 2015. Retrieved on 20 February 2015.
- ↑ Nominees | BON Awards. Archived from the original on 28 September 2013. Retrieved on 7 February 2014.