Gaa na ọdịnaya

Azubago Ifeanyi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Azubago Ifeanyi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchi anya Nnewi North/Nnewi South/Ekwusigo Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. A mụrụ ya na Anambra Steeti, a họpụtara ya na Ụlọ Nzukọ Alaeze na ntuli aka 2015 n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP).[1][2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
  2. Azubago Ifeanyi (en-GB). Culture Intelligence from RED. Retrieved on 2025-01-08.
  3. Nigeria (2022-05-05). Anambra State Senatorial Zones History with Their Representatives. (en-US). Aziza Goodnews. Retrieved on 2025-01-08.