Bọl Afonja
Ọdịdị
Bola Afonja | |
|---|---|
| Faịlụ:Bola Afonja.png | |
| Minister of Labour and Productivity | |
| In office August 1993 – 17 November 1993 | |
| Head of State | Ernest Shonekan |
| Personal details | |
| Born |
21 Febụwarị 1943 |
| Died | 19 Mee 2024 (aged 81) |
| Occupation | Politician |
'Prince AjiBọl Afonja' (21 Febụwarị afọ 1943 - 19 Mee afọ 2024), nke a maara dị ka Bola Afonja, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye ọrụ ebere. Ọ bụ Minista na-ahụ maka ọrụ n'okpuru Ernest Shonekan, [1] ma bụrụkwa onye otu ndị nlekọta nke All Nigeria Peoples Party (ANPP). [2]
Afonja bụ onyeisi oche nke Board of Directors of First Bank plc, nnukwu ụlọ akụ azụmahịa nke Naijiria. Ọ lara ezumike nká na Board na-esote ụbọchị ọmụmụ 70th ya na 21 n'ọnwa Febuwari afọ 2013.
Afonja nwụrụ, dịka ọ merụrụ ahụ na mberede, n'ụlọọgwụ University College dị na Ibadan, na 19 n'ọnwa Mee afọ 2024, mgbe ọ dị afọ 81.[3]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Oditta. Politics of dissonance and duplicity. Dawodu.com. Segun Toyin Dawodu. Retrieved on 2007-04-13.
- ↑ Adeniyi. "ANPP: The Fraud at Eagles Square", Thisday, Leaders & Company, 2004-11-16. Retrieved on 2007-10-01.
- ↑ Adebayo. "Ex- Minister, Ajibola Afonja dies at 82", Daily Post, 20 May 2024. Retrieved on 20 May 2024.