Bọmbụ a tụrụ n'isi ụlọ ọrụ ndị uwe ojii Abuja na 2011
Ọdịdị
Bọmbụ a tụrụ n'isi ụlọ ọrụ ndị uwe ojii Abuja na 2011
| Ebe | Abuja |
|---|---|
| Nhazi ọnọdụ | 9°1′42″N 7°29′53″E |
| Oge omelu | 16 Jụn 2011 |

A kwenyere na bọmbụ a tụrụ n'isi ụlọ ọrụ ndị uwe ojii Abuja n'afọ 2011 bụ bọmbụ mbụ ndị tụrụ ya ji gbuo onwe ha n'akụkọ ihe mere eme nke Naịjirịa.[1] Mwakpo ahụ mere na 16 Jun 2011, mgbe onye gburu onwe ya tụrụ bọmbụ gbara ụgbọ ala bọmbụ banye n'ụlọ Louis Edet House dị na Abuja, isi ụlọ ọrụ Ndị uwe ojii Naịjirịa[2]. O nwere ike ịbụ na ọ na-anwa igbu Inspector-General nke ndị uwe ojii Hafiz Ringim, onye ọ na-eso n'ime mbara ezi, mana ndị nche kwụsịrị tupuu o mee ya.[3]
E gosipụtara na e gburu onye na-atụ bọmbụ na onye uwe ojii okporo ụzọ, ọ bụ ezia na ndị ọchịchị kwuru na ọ nwere ike ịbụ na mmadụ isii nwụrụ.[2]
Òtù Ndị Sunni Islamist Boko Haram kwuru na o ha mere mgbawa ahụ.[4]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- 2011 Bọmbụ nke Mba Ndị Dị n'Otu na Abuja
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Brock. "Nigerian Islamist sect claims bomb attack: paper", Reuters, 17 June 2011. Retrieved on 17 June 2011.
- ↑ 2.0 2.1 2011 Abuja police headquarters bombing (en) (2025-05-03). Retrieved on 2025-07-04.
- ↑ 2011 Abuja police headquarters bombing (en) (2025-05-03). Retrieved on 2025-07-04.
- ↑ 2011 Abuja police headquarters bombing (en) (2025-05-03). Retrieved on 2025-07-04.