Gaa na ọdịnaya

Babangida Alhassan Abdullahi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Babangida Alhassan Abdullahi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu na-anọchite anya Dala Federal Constituency na House of Representatives. A mụrụ ya na 27 Mee 1976, o si na Kano Steeti. A họpụtara ya ka ọ banye n'ụlọ omebe iwu n'afọ 2019 n'okpuru otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress (APC). [1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
  2. Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria. www.constrack.ng. Retrieved on 2025-01-06.