Gaa na ọdịnaya

Babangida Hussaini

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Babangida Hussaini bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-ejekwa ozi ugbu a dịka Senator na-anọchite anya Jigawa North-West Senatorial District na Jigawa steeti n'okpuru ikpo okwu All Progressives Congress (APC)..[1][2][3]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Omidiji, Rachael (2023-03-03). "Senator-Elect promises to curtail menace of drug abuse". Tribune Online (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-01-04.
  2. ↑ Olorunsola, Joy Eniola (2023-08-14). "Jigawa Senator, Hussaini, offers N10m scholarship to students |". The Eagle Online (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-01-04.
  3. ↑ Lawal, Kayode (2024-08-06). "Protests: Nigerian Senator, Hussaini decries looting, vandalism". Daily Post Nigeria (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-04.