Babatunde Ayi Olatundun
Babatunde Ayi Olatundun | |
|---|---|
| Member of the Kwara State House of Assembly | |
| Assumed office 18 March 2023 | |
| Member of the Kwara State House of Assembly from Ilorin, Ilorin West Local Government | |
| Assumed office 18 March 2023 | |
| Personal details | |
| Born | 12 Ọgọstụ 1961 |
| Political party | All Progressive Congress |
| Alma mater | |
| Occupation |
|
Babatunde Ayi Olatundun bụ onye nchịkwa na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-anọchite anya mpaghara ugwu nke ndịda anyanwu nke ilorin, mpaghara gọọmentị ime obodo Ilorin West na Nzukọ nke iri nke Ụlọ Nzukọ nke Kwara . [1] [2][3]
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Babatunde n'ụbọchi iri na abụọ na ọnwa Ọgọstụ afọ 1961 na Ilorin, Mpaghara obodo ọdịda anyanwụ Gọọmenti nke Kwara Steeti Niajirịa. Ọ gara Oyun Baptist High School, Ijagbo, na Oyun wee nweta asambodo ụlọ akwụkwọ ọdịda anyanwụ nke Afrịkan na 1981. [1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'etiti afọ 1989 na 1994 ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nchịkwa na Kwara State Broadcasting Services (Radio Kwara) na ụlọ ọrụ ndị ọzọ. Ọ sonyeere ndọrọ ndọrọ ọchịchị n'afọ 2014, ógbè a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi nwanyị nke People's Democratic Party na Buhari Support Organisation. A họpụtara ya dị ka onye otu nzukọ steeti nke na-anọchite anya mpaghara Ilorin North-West na Kwara State House of Assembly na ntuli aka nke afọ 2023. [1] [4][5]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 3 "HON. BABATUNDE AYI OLATUNDUN". Kwara State House of Assembly (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-12-03.
- ↑ Azeez, Biola (2023-08-02). "Women dialogue identifies factors impeding participation in politics". Nigerian Tribune (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2024-12-27.
- ↑ "Kwara: Lawmakers call for more science teachers, laboratories in schools | Western Post" (in Bekee ndị America). 2024-11-28. Retrieved 2024-12-27.
- ↑ "Kwara APC Wins 23 Assembly Seats, PDP Clinches 1". This Day. Retrieved 2024-12-27.
- ↑ Oyekola, Tunde (2023-03-21). "Five women get Kwara Assembly seats". The Punch (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-12-27.