Babatunde Ogunbanwo
Ọdịdị
Babatunde Ogunbanwo[1] bu onye uko chukwu Anglican [2] na Nijiria:[3] ọ bụ Bishọp nke Ijebu-South West ugbu.
Ogunbanwo gụrụ akwụkwọ na Mahadum Ibadan na Immanuel College nke Theology, Ibadan.
A họpụtara ya dị ka Bishọp nke Ijebu-South West na ubochi iri abuo na iteoolu n'onwa Ọktoba afo 2009 na nzukọ ndị isi nke Church of Nijiria Anglican Communion nke emere na Basilica of Grace Apo na Gudu district nke Anglican Diocese nke Abuja . [4] Ọ bụbu Dean nke Katidral nke St. Paul na Shagamu.
Ihe edeturu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Office. Anglican Communion: Position. Anglican Communion Website.
- ↑ Ogunbanwo Babatunde. www.facebook.com.
- ↑ Babatunde Ogunbanwo Archives.
- ↑ CHURCH OF NIGERIA ELECTS NEW BISHOPS AND ONE ARCHBISHOP. petersagamugoro.blogspot.com. Retrieved on 2021-03-09.