Bala Kokani
Ọdịdị
Bala Kokani bụ onye ọrụ ọha na eze na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Naijiria rụrụ ọrụ dịka Kọmishọna na-ahụ maka mmefu ego na atụmatụ akụ na ụba na steeti Sokoto. A họpụtara ya ịnọchite anya Kebbe/Tambuwal Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya, na 2019. [1] [2][3][4]
Edensibịa.
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sokoto Gov Swears in New Commissioners | THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Sokoto gives parents N31 million to send children to school. www.premiumtimesng.com (October 27, 2016). Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Editorial (2016-08-17). Sokoto Sets Up Task Force To Mobilise Graduates For FG Job Openings (en-GB). The ICIR- Latest News, Politics, Governance, Elections, Investigation, Factcheck, Covid-19. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ undefined candidate data for 2023 - Stears Elections. www.stears.co. Retrieved on 2025-01-06.