Gaa na ọdịnaya

Beatriz Adriana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Beatriz Adriana
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịMexico Dezie
Aha enyereBeatriz Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Maachị 1958 Dezie
Ebe ọmụmụNavojoa Dezie
Dị/nwunyeMarco Antonio Solís Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, omee, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)1970 Dezie
Ngwa egwuolu egwụ Dezie
Webụsaịtịhttp://beatrizadriana.net/ Dezie

Beatriz Adriana Flores de Saracho (amụrụ na Machị 5, afo 1958), nke a maara dị ka Beatriz Adriada, bụ onye na-agụ egwú na onye na-eme ihe nkiri na obodo Mexico.

A mụrụ Beatriz Adriana na 5 Machị afo 1958 na obodo Navojoa, Sonora, wee kwaga Mexico City na afo 1970. [1] Ọ pụtara na ihe nkiri mbụ ya, La Comadrita, mgbe ọ dị afọ iri na ise n'akụkụ La India Maria . [1][2]

O nwere ọrụ nka a ma ama na mba ya. Ọ bụkwa nwunye mbụ nke onye na-agụ egwu na obodo Mexico bụ Marco Antonio Solís, onye ya na ya nwere ọtu nwa nwanyị, nke aha ya bụ Beatriz Adriana (ma ọ na-eme n'okpuru aha Beatriz Solís). Adriana ghọrọ nne nne mgbe nwa ya nwanyị Beatriz mụrụ nwa nwoke aha ya bụ Leonardo.

Ha nwekwara nwa nwoke aha ya bụ Leonardo Martínez, onye ndị ntọ gburu n'afọ 2000.[3] N'ịtụ egwu maka ndụ nwa ya nwanyị Betty, ọ kwagara Obodo United States.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Butrón. "Beatriz Adriana", El Sol de Hidalgo, 8 April 2022. Retrieved on 7 January 2023. (in es)
  2. Flores. "Bella actriz que debutó con La India María fue la primera esposa de Marco Antonio Solís", El Heraldo de México, 16 May 2022. Retrieved on 7 January 2023. (in es)
  3. Sánchez Castro. "La trágica muerte del hijo de Marco Antonio Solís y Beatriz Adriana que dio otra muestra de la inseguridad en México", El Heraldo de México, 24 December 2021. Retrieved on 7 January 2023. (in es)

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Official website