Gaa na ọdịnaya

Beatriz Alfonso Nogue

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Beatriz Alfonso Nogue (May 7, 1968 - December 30, 2019) [1] bụ nwanyị na-egwu egwuregwu chess na Spain, WFM, umunwanyi FIDE Master. Ọ bụ onye mmeri mba na 1990 na Benasque, Huesca. A mụrụ ya na Santa Coloma de Gramenet .

O meriri Na asompi Na mba Catalonia na chess ugboro atọ, n'afọ 1990, 1996 na 2012, ma bụrụ onye nke abụọ ugboro atọ na 1986, 1989 na 1995. O sonyere na-anọchite anya Spain na Chess Olympics otu ugboro, na 1990 na Novi Sad . [2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Necrològica Beatriz Alfonso Nogué. escacs.cat. Retrieved on Dec 31, 2019.
  2. Women's Chess Olympiads' Overall Statistics 1957-2012. Olimpbase.org. Retrieved on 1 August 2014.