Gaa na ọdịnaya

Beatriz Corredor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Beatriz Corredor
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịSpain Dezie
Aha n'asụsụ obodoBeatriz Corredor Dezie
Aha ọmụmụMaría Beatriz Corredor Sierra Dezie
Aha enyereMaría Beatriz Dezie
Aha ezinụlọ yaCorredor Dezie
Aha ezinụlọ nke abụọ n'aha SpanishSierra Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Julaị 1968 Dezie
Ebe ọmụmụMadrid Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, land registrar, onye ọka iwu Dezie
Onye were ọrụRed Eléctrica de España Dezie
Ọkwá o jiMadrid municipal councillor, Minister of Housing of Spain, Member of the Congress of Deputies, Member of the Congress of Deputies, Q134891048 Dezie
Ebe agụmakwụkwọAutonomous University of Madrid Dezie
Ebe ọrụMadrid Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịSpanish Socialist Workers' Party Dezie
Candidacy in electionNovembre 2019 Spanish General Eleccions in Madrid Dezie
Ihe nriteGrand Cross of the Order of Charles III Dezie

Beatriz Corredor Sierra (amụrụ na 1 Julaị afo 1968) bụ onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na obodo Spain. Site n'April afo 2008 ruo Ọktoba afo 2010 ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista Ụlọ nke obodo Spain.[1][2] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu Congress of Deputies site na ọnwa Mee 2019 ruo ọnwa Jenụwarị 2020. [3] Ọ bụ onye isi oche nke otu Pablo Iglesias Foundation, otu na-enweghị uru aha ya bụ Pablo Iglesias Posse, onye guzobere otu Spanish Socialist Workers' Party (PSOE).

Kemgbe ọnwa Febụwarị afo 2020, ọ bụ onye isi oche nke onye na-ahụ maka ọkụ eletrik na obodo Spain, Red Eléctrica de España (REE).[4][5]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Staff. "Una registradora de la propiedad experta en vivienda", El País, Edicíones El País, 25 January 2007. Retrieved on 15 August 2010. (in Spanish)
  2. Staff. "Carme Chacón será ministra de Defensa y Cristina Garmendia, de Innovación", El País, Edicíones El País, 11 April 2008. Retrieved on 15 August 2010. (in Spanish)
  3. Beatriz Corredor Sierra (es). Fundación Pablo Iglesias. Archived from the original on 26 November 2021.
  4. Belver. "Examen final a 18 años de amistad Corredor-Sánchez: de la lista municipal del PSOE a Red Eléctrica, las primarias y la Fundación Pablo Iglesias", El Mundo, 30 April 2025.
  5. Jones. "Minister warns against blaming Spain's blackout on renewable energy", The Guardian, 2025-04-30. Retrieved on 2025-05-01.

Templeeti:S-start

Templeeti:Succession box

|}