Beatriz Ferrari
Ọdịdị
Beatriz Ferrari De Arias bụ onye ọrụ ụka Uruguayan. Ọ bụ onye isi oche nke Ụka Evangelical Methodist dị na Uruguay site na 1994 ruo 2000.[1]
Ferrari rụrụ ọrụ afọ atọ dị ka onye ozi ala ọzọ afọ ofufo, na-eso ndị na-eto eto na Spain. Ruo afọ iri ọ rụrụ ọrụ dị ka odeakwụkwọ maka ụmụ nwanyị na ụmụaka nke Latin American Council of Churches. Dị ka nwanyị nkịtị, a họpụtara ya dịka onye isi oche nke Chọọchị Metọdist na Uruguay na 1994, [2] ma jee ozi dị ka onye isi ala ruo n'afọ 2000. [1]
Edensede
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Elizabeth Sleeman (2001). "Ferrari, Beatriz", The International Who's Who of Women 2002. Psychology Press. ISBN 978-1-85743-122-3. Elizabeth Sleeman (2001). "Ferrari, Beatriz". The International Who's Who of Women 2002. Psychology Press. p. 174. ISBN 978-1-85743-122-3. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name "Sleeman2001" defined multiple times with different content - ↑ Minerva N. Garza (January 1996). "the Influence of Methodism on Hispanic women through women's societies". Methodist History 34 (2).