Gaa na ọdịnaya

Beatriz Flamenco

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Beatriz Flamenco
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịEl Salvador Dezie
Obodo maka egwuregwuEl Salvador Dezie
Aha enyereBeatriz Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Novemba 1995 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaespañol Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

Beatriz Eugenia Flamenco Mira (amụrụ na 11 Nọvemba 1995) bụ onye na-agba ọsọ hurdle si El Salvador . O sonyere na ihe omume ọsọ hurdle otu narị mita nke e mere na 2015 World Championships na Beijing mana o rughị n'ọkara ikpeazụ nke asọmpi ahụ. O meriri ihe nrite atọ na 2014 Central American Championship in Athletics, merie n'ọsọ hurdle ya ma nyere mba ya aka irite ọlaọcha na ihe omume relay abụọ.

Ihe kacha mma nke ya n'onwe ya n'ọsọ hurdle otu narị mita bụ kpọmkpọm oge 14.53 (14.53 seconds or -0.3 m/s) nke o debere na San José, Costa Rica, na 2015. Nke a bụ Ihe ndekọ mba dịka ọ dị ugbu a. 

Ihe ndekọ asọmpi

[dezie | dezie ebe o si]
YearCompetitionVenuePositionEventNotes
Representing Templeeti:ESA
2013 Central American Championships Managua, Nicaragua 3rd 100 m hurdles 14.98
2014 Central American Championships Tegucigalpa, Honduras 1st 100 m hurdles 15.21
2nd 4 × 100 m relay 49.75
2nd 4 × 400 m relay 4:04.55
Pan American Sports Festival Mexico City, Mexico 9th (h) 100 m hurdles 15.20
2015 Central American Championships Managua, Nicaragua 4th 100 m hurdles 15.17 (w)
2nd 4 × 100 m relay 48.83
NACAC Championships San José, Costa Rica 15th (h) 100 m hurdles 14.53
World Championships Beijing, China 37th (h) 100 m hurdles 14.77
  • El Salvador na 2015 World Championships in Athletics

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]