Gaa na ọdịnaya

Beatriz Gómez Cortés

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Beatriz Gómez Cortés (amụrụ na 29 Disemba n'afọ 1994) bụ onye na-egwu mmiri n'egwuregwu Olympic nke Spain. O gwuru mmiri na 2012 Summer Olympics na 200m individual medley.[1] Gómez ritere ihe nrite ọla edo na 200m IM na 2011 FINA World Junior Swimming Championship ma merie ọlaọcha na 2010 European Junior Swimming Championship na 200m IM na 400m IM.

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. London 2012 profile. Archived from the original on 2012-08-07. Retrieved on 2012-08-08.