Gaa na ọdịnaya

Beatriz Hatz

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na-enweghị fibula n'ụkwụ aka nri ya ma gbupụrụ ya n'okpuru ikpere mgbe ọ dị ọnwa iri, a wakwara ya ahụ iji gbatịa ikpere ya.[1][2]

Hatz malitere ọrụ egwuregwu ya mgbe enyi ya gbara ya ume isonye na track and field. A kpọrọ ya US Paralympic High School Athlete of the Year na 2018.[3][4]

Edensibịa

  1. Beatriz Hatz – IPC Athlete Bio. ipc.infostradasports.com (16 July 2022). Archived from the original on 16 July 2022. Retrieved on 16 July 2022.
  2. Beatriz Hatz – Team USA. Team USA (16 July 2022). Archived from the original on June 30, 2021.
  3. Beatriz Hatz – Living with Amplitude. Living with Amplitude (16 July 2022).
  4. Track Athlete Beatriz Hatz Making Waves, Shoots For 2020 Paralympics. CBS News (3 February 2019).