Gaa na ọdịnaya

Beatriz Seigner

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Beatriz Seigner bụ onye nduzi ihe nkiri na onye edemede obodo Brazil. [1]

A mụrụ Seigner na obodo São Paulo. Ihe nkiri mbụ ya bụ Uma Menina Como Outras Mil (afo 2001), Roda Real (afo 2004), na India (afo 2005).[2]

Ihe ngosi izizi ya bụ Bollywood Dream (afo 2010) ghọrọ ihe nkiri mbụ nke India na Brazil. E gosipụtara ya n'ọtụtụ mmemme ihe nkiri mba ụwa ma nabata ya nke ọma na Ihe mmemme São Paulo Film Festival . [3][4][5]

Ihe ngosi nke abụọ ya, Los silencios, gosipụtara na Ihe ngosi Directors" Fortnight of the Cannes Film Festival [6] ma nweta nyocha dị mma. [1] Ihe nkiri ahụ meriri Ihe mmemme nke Stockholm Film Festival's Impact Award, Audience Award na FESCAAL afo2019, wdg.[7][3] Na Mmemme nke 20th Havana Film Festival New York, e nyere onye na-eme ihe nkiri Marleyda Soto onyinye Havana Star maka onye na-ese ihe nkiri kacha mma maka ọrụ ya na ihe nkiri ahụ.[8]

Ọrụ ya ọzọ bụ ihe ngosi akpọrọ Between Us, A Secret (afo 2020) banyere ndị Djelis nke obodo Mali.[9][7]

O so dee ihe nkiri maka ihe nkiri ọhụrụ Walter Salles bụ La contadora de películas [10] ma bụrụkwa onye otu ndị ọka ikpe nke FESCAAL afo 2021. [11]

Na mmemme Series Mania afo 2023 ọrụ ya na-abịanụ Amigas meriri ihe nrite nke atọ na enyemaka mmepe nke ngalaba nke Seriesmakers. [1]

Ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]
  • Bollywood Dream (afo 2010);
  • Ndị na-Ịgbachi nkịtị (afo 2018); [12]
  • Between Us, A Secret (afo 2020) ihe ngosi.[3]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 1.2 Lemercier (2023-03-23). SERIESMAKERS presents Juho Kuosmanen, César Díaz and Beatriz Seigner with awards. Cineuropa. Retrieved on 2024-03-31.Lemercier, Fabien (2023-03-23). "SERIESMAKERS presents Juho Kuosmanen, César Díaz and Beatriz Seigner with awards". Cineuropa. Retrieved 2024-03-31.
  2. Between Us, A Secret. Associação Brasileira Mostra Internacional de Cinema. Retrieved on 2024-03-31.
  3. 3.0 3.1 3.2 Six Female Directors We Are Watching. Cinema Attic (2020-03-08). Retrieved on 2024-03-31.
  4. Montpelier (2018-05-10). Cannes 2018 Women Directors: Meet Beatriz Seigner — "Los Silencios". Women and Hollywood. Archived from the original on 2024-04-02. Retrieved on 2024-03-31.
  5. Sreeharsha (2012-05-21). India Ink - Notes on the World's Largest Democracy For India and Brazil, a Rare Tie-up in Cinema. The NY Times. Retrieved on 2024-03-31.
  6. Aftab (2018-05-12). Review: Los silencios. Cineuropa. Retrieved on 2024-03-31.
  7. 7.0 7.1 Between Us, A Secret. Festival Cinema Africano Asia e America Latina. Retrieved on 2024-03-31.
  8. Estos son los ganadores del Havana Film Festival New York (es). Cine Casual (2019-04-17). Archived from the original on 2022-11-28. Retrieved on 2022-11-28.
  9. Mayorga (2018-05-12). Director Beatriz Seigner on Brazilian Directors' Fortnight Entry 'Los Silencios'. Variety. Retrieved on 2024-03-31.
  10. Los Silencios. Frauenfilmfest. Retrieved on 2024-03-31.
  11. Festival del Cinema Africano, d'Asia e America Latina: 30esima edizione online dal 20 marzo. Anordestdiche (2021-03-18). Retrieved on 2024-03-31.
  12. Los silencios. Cineuropa. Retrieved on 2024-03-31.