Gaa na ọdịnaya

Beatriz da Conceição

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Beatriz da Conceição (amụrụ na 21 Ọgọst afo 1939 na Porto - ọnwuru na 26 Nọvemba afo 2015 na Lisbon) bụ onye na-agụ egwu fado na obodo Portugal. Ihe ndekọ ya gụnyere arụmọrụ ya na António Rocha maka Paul Van Nevel na Huelgas Ensemble . Ọ nwụrụ mgbe ọ dị afọ 76 na 26 Nọvemba afo 2015.

Edensiba

[dezie | dezie ebe o si]