Bello Kaoje
Ọdịdị
Bello A. Kaoje | |
|---|---|
| Member of House of Representatives | |
| In office 2011–Incumbent | |
| Constituency | Bagudo/Suru Federal Constituency |
| Personal details | |
| Born | 15 Juunu 1972 |
| Nationality | Nigerian |
| Political party | All Progressive Congres |
| Occupation | Politician |
Bello Kaoje (amụrụ na June 15, 1972) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na-anọchite anya Bagudo / Suru Federal Constituency nke Kebbi Steeti na Ụlọ ndị nnọchiteanya Ọ si n'ógbè gọọmentị ime obodo Bagudo.[1][2][3][4]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2011, ọ ghọrọ onye otu Ụlọ ndị nnọchiteanya mba ahọpụtara ka ọ nọchite anya Bagudo / Suru Federal Constituency. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche nke Kọmitii Ụlọ na Mmepụta na Ọrụ Ugbo. [1] Ọ bụ onye otu All Progressive Congress.
Mmepe mpaghara
[dezie | dezie ebe o si]Kaoje amalitela ọkụ eletrik n'ime ime obodo, mmemme ọzụzụ ICT, iwu ụlọ klas, ebe nnweta nkà, na nkwado ọrụ ugbo. Ọ rụkwara ọrụ n'imeziwanye nchebe ókèala ma kwado imezigharị obí eze Sarkin Bargu.[5][6]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Hon. Bello Kaoje – National Assembly – Federal Republic of Nigeria. nass.gov.ng (2023-03-21). Archived from the original on 2024-07-25. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ National Assembly | Federal Republic of Nigeria (2015-10-02). Archived from the original on 2 October 2015. Retrieved on 2025-01-04.
- ↑ 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng (2024). Archived from the original on 2025-01-05. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ Twaki (2024-08-26). Meet 11 members of the 10th National Assembly from Kebbi State (en-US). OrderPaper. Archived from the original on 2025-01-05. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ Itodo (2024-10-24). Rt. Hon. Bello Kaoje: The Exceptional Parliamentarian – THISDAYLIVE (en-US). www.thisdaylive.com. Archived from the original on 2025-01-05. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ Jeremiah (2021-11-18). Bill seeking free, mandatory healthcare for all Nigerian children passes second reading at House of Reps (en-GB). Vanguard News. Archived from the original on 2022-04-07. Retrieved on 2025-01-05.