Ben Igbakpa
Ọdịdị
Ben Igbakpa | |
|---|---|
| Member of the House of Representatives | |
| Assumed office 2019 | |
| Constituency | Ethiope East/Ethiope West |
| Personal details | |
| Born | 1966 (age 59–60) |
| Nationality | Nigerian |
| Political party | Peoples Democratic Party |
| Occupation | Politician |
Ben Igbakpa bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu na-anọchite anya Ethiope East / Ethiope West Federal Constituency na Ụlọ ndị nnọchiteanya [1] Erhiatake Ibori-Suenu nọchiri ya.
Mmalite ndụ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Ben Igbakpa na 1966 ma si Delta Steeti. Ọ rụrụ ọrụ na Delta Steeti House of Assembly. N'afọ 2019, a họpụtara ya dị ka onye otu na-anọchite anya Ethiope East / Ethiope West Federal Constituency n'okpuru ikpo okwu nke Peoples Democratic Party (PDP). [1][2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria. www.constrack.ng. Retrieved on 2024-12-24."Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria". www.constrack.ng. Retrieved 2024-12-24.
- ↑ Bankole (2022-08-07). Why 178 Reps lost tickets to return to NASS — Hon Ben Igbakpa (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2024-12-24.