Gaa na ọdịnaya

Bernard Udoh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Bernard Ambrose Udoh (amụrụ na 16 Ọktoba 1962) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Akwa Ibom Steeti. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu House of Representatives, na-anọchite anya Ikot Abasi/Mkpat-Enin/Eastern Obolo Federal Constituency site na 1999 ruo 2003 n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP). Akpan Micah Umoh nọchiri ya. [1][2][3]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-05.
  2. Adeolu (2017-02-22). UDOH, Hon. Bernard Ambrose (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2025-01-05.
  3. The Current Members of The Federal House of Representative from Akwa Ibom State (en). Uruan Community (2010-02-09). Retrieved on 2025-01-05.