Gaa na ọdịnaya

Beryl Agyekum

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Ebugharirị ịhụ site na Beryl Agyekum-Ayaaba)
Beryl Agyekum
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịGhana Dezie
Aha enyereBeryl Dezie
Aha ezinụlọ yaAgyekum Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Twi Dezie
Ọrụ ọ na-arụdigital marketer, chief executive officer, onye ọchụ̀nta ego Dezie
Ebe agụmakwụkwọKwame Nkrumah University of Science and Technology Dezie
Ihe nriteExclusive Men of the Year Africa Awards Dezie

Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.

Beryl Agyekum-Ayaaba bụ nwanyị Ghana na-asụ ahịa dijitalụ, onye guzobere ma bụrụ onye isi oche nke Echo House Ghana Limited. [1] [2] [3] Na 2019, akpọrọ ya dịka otu nime Top 50 Young CEOs na Ghana site na YCEO & Avance Media. [4] [5] A họpụtara ya wee nye ya ihe nrite na ngalaba ụmụ nwanyị nke ihe nrite ndị ntorobịa na ọgbakọ 5th EMY Africa Awards . [6] [7] Na Machị 2021, ahọpụtara ya n'etiti ụmụ nwanyị iri atọ kacha nwee mmetụta na egwu maka 3Music Awards Women's Brunch . [8]

Agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gara KNUST ebe ọ gụsịrị akwụkwọ ma nweta nzere MSc. na Civil Engineering. [9]

N'oge agụmakwụkwọ ya, ọ malitere ọrụ ya dị ka onye na-emepụta ihe. Ọ rere wee kọọ akụkọ gbasara ụdịdị. [10] Ya na enyi ya jikọrọ aka malite akwụkwọ akụkọ ụlọ akwụkwọ a na-akpọ Echo Magazine na 2008. N'afọ 2013, akwụkwọ akụkọ ahụ ghọrọ ụlọ ọrụ na-emepụta ihe ma na-ere kwa ahịa nke a na-akpọ Echo House Ghana. Ụlọ ọrụ ya na ụlọọrụ ndị ọzọ arụkọla ọrụ. Ndi a gụnyere Smirnoff, GNPC, Vodafone Ghana, Access Bank, Guinness, ECG, Unilever, KFC, Philips na Samsung nakwa ndị ọzọ. [11] A maara ya maka inye ndị na-agu egwu ndi tolitegoro na ndị na-etolite ohere site n'ememe ndụ na egwu dị ka Tidal Rave na Epilogo . [12]

Ndụ onwe

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ Bright Ayaaba bụkwa onye COO nke Echo House. Ha lụrụ na February 2016 ma mụta otu nwa [13]

  • Ihe nrite onye ntorobịa nke 2020 na 5th EMY Africa Awards [14]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Legacy Girls College organises 'Time With Accomplished Ladies' (en-US). Citi 97.3 FM - Relevant Radio. Always (2016-04-29). Archived from the original on 2024-08-31. Retrieved on 2021-03-19.
  2. MESH Creative Confab 2018 – Hotels in Ghana (en-US). Archived from the original on 2020-12-05. Retrieved on 2021-03-19.
  3. Archive copy. www.thefinderonline.com. Archived from the original on 2024-11-26. Retrieved on 2021-03-19.
  4. CEO of Afro Arab Group Ranked Among 50 Young CEO'S In Ghana 2018 (en-US). Pulse Ghana (2018-12-14). Retrieved on 2021-03-19.
  5. Acquah (2019-06-03). Stonebwoy, Richie Mensah, Roberta Annan, others make 2019 Top 50 Young CEOs in Ghana (en-US). Kasapa102.5FM. Archived from the original on 2019-06-24. Retrieved on 2021-03-19.
  6. Sedode (2021-03-06). Beryl Agyekum: EchoHouse CEO Named In 3Music's Top 30 Women In Music List (en-US). Kuulpeeps - Ghana Campus News and Lifestyle Site by Students. Retrieved on 2021-03-19.
  7. News. EMY Africa Awards 2019 nominees announced - Ghanamma.com (en-US). Retrieved on 2021-03-19.
  8. 3Music Awards organisers name Top 30 Women in Music (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana (2021-03-05). Retrieved on 2021-03-08.
  9. Beryl Agyekum-Ayaaba, Ghana,Those Who Inspire, Books, Inspiring (en-US). Those Who Inspire. Retrieved on 2021-03-19.
  10. Ababio (2020-07-05). Beryl Agyekum Ayaaba Wins Young Achiever(Female) Award At 5th EMY Africa Awards (en-US). Kuulpeeps - Ghana Campus News and Lifestyle Site by Students. Retrieved on 2021-03-19.
  11. webmanager (2018-06-28). How A Campus Business In Ghana Became A Valuable Asset To Global Brands (en-US). Business World Ghana. Archived from the original on 2023-12-24. Retrieved on 2021-03-19.
  12. Amaarae, Cina Soul, Gyakie, Adina, Theresa Ayoade, others named in 3Music Awards' Top 30 Women in Music list - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com. Retrieved on 2021-03-19.
  13. Debrah. EchoHouse CEO, Beryl Agyekum-Ayaaba And Her Husband Welcome Their First Child - Ameyaw Debrah (en-US). Retrieved on 2021-03-19.
  14. Ababio (2020-07-05). Beryl Agyekum Ayaaba Wins Young Achiever(Female) Award At 5th EMY Africa Awards (en-US). Kuulpeeps - Ghana Campus News and Lifestyle Site by Students. Retrieved on 2021-10-12.