Blessing Didia
Ọdịdị
Blessing Chimezie Didia bụ dọkịta Naijiria, prọfesọ nke Anatomy na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si Omerelu, Rivers Steeti. Site n'afọ 1991 ruo n'afọ 1993, ọ bụ Onye isi oche nke Ikwerre ime obodo, ma malite n'afọ 2018, ọ bụ osote onye isi nke Mahadum Rivers State