Bola Odeleke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Bola Odeleke
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1950 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ọyọ Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụmissionary Dezie

Bola Odeleke (onye a mụrụ n'afọ 1950) bụ onye Naijiria bụ ụkọchukwu, onye nkwusa ozioma, onye hiwere na onye isi nke Church Church Pentecostal.

Mbido ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

O si na Ibadan, isi obodo Oyo Steeti, nke sautwesti Naijiria. Ọ gụrụ ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị na Ilesa, bụ obodo nne ya. Ọ ghọọrọ Onye otu Kraịst n'afọ 1970 mana ọ malitere ozi ọma ya n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1974, ma n'ọnwa Ọgọstụ nke afọ 2014, ọ mere ememme ncheta afọ 40 ya na i zisa oziọma. Ọ ghọrọ bishọpụ n'ụbọchị nke 28 n'ọnwa Mee , nke afọ 1995 ma bụrụkazie nwanyị mbụ n'Afrịka ghọọrọ bishọp.

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]