Bomadi
Ọdịdị
Bomadi
| Aha gọọmenti | bomadi |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Delta |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Nhazi ọnọdụ | 5°9′42″N 5°55′28″E, 5°10′9″N 5°54′15″E |
| Ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | onyeisi oche nwaanyi |
| Koodu Nzipu ozi | 333101 |


Bomadi | |
|---|---|
LGA and town | |
| Country | |
| State | Delta State |
| Headquarters | Bomadi Town |
| Time zone | UTC+1 (WAT) |
Bomadi bụ mpaghara gọọmentị ime obodo Ijaw na Delta Steeti, Naijiria .[1] Obodo a dị n'akụkụ Osimiri Forcados.[2]
O nwere obodo iri na otu, ya bụ: Ogriagbene, Esanma, Akugbene, Ogbein-ama, Bomadi, Kpakiama, Ekamuta-gbene, Azebiri, Ogodobiri, Okoloba na Kalafuo-gbene.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ekeh (2007-01-10). History of the Urhobo people of Niger Delta. Urhobo Historical Society. ISBN 978-978-077-288-8. Retrieved on 24 January 2012.
- ↑ Map - Bomadi - MAP[NALL.COM]. www.mapnall.com. Retrieved on 2021-09-14.
Ụdakọ gasị:
- Pages with script errors
- Articles with short description
- Short description is different from Wikidata
- Pages using infobox settlement with infobox mapframe errors
- Pages using infobox settlement with no map
- Pages using infobox settlement with no coordinates
- Ibé ndị na-eji njikọ anwansi ISBN
- Pages using the Kartographer extension