Boniface Ambani
Ọdịdị
Boniface Ngairah Ambani (amụrụ n'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1982) bụ onye Kenya bụbu onye na-agba bọọlụ nke na-agba ọsọ.[1] O nyere goolu ise n'egwuregwu iri na abụọ maka otu mba Kenya.
Onye kacha gbaa bọọlụ na Kenya Premier League n'afọ 2006 ya na goolu iri abụọ maka Tusker, [2] Ambani bịnyere aka na klọb India East Bengal Club na mbido afọ 2006. [3]
Ọ nọrọ oge ikpeazụ ya na klọb Tanzania Young Africans, ebe o nyere goolu iri na asatọ n'egwuregwu iri abụọ na abụọ. Mgbe o merụrụ ahụ n'ahụ Achilles, ọ lara ezumike nkā n'oge opupu ihe ubi nke afọ 2010.[4]
- ↑ Strack-Zimmermann. NFT player — National team & Club appearances: Ambani, Boniface. National Football Teams. Archived from the original on 13 August 2021. Retrieved on 18 January 2018.
- ↑ Boniface Ambani: Clubs should develop identities. Archived from the original on 5 July 2013. Retrieved on 30 December 2012.
- ↑ Chaudhuri. Season ending transfers 2006. www.indianfootball.de. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 27 April 2018.
- ↑ Boniface Ambani: Clubs should develop identities. Archived from the original on 5 July 2013. Retrieved on 30 December 2012.
- Boniface Ambani-FIFA ndekọ asọmpi (echekwara)