Gaa na ọdịnaya

Brenda Mwika Tambatamba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Brenda Mwika Tambatamba (amụrụ 29 Eprel 1961) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zambia. Ọ bụbu onye otu National Assembly of Zambia maka Kasempa kemgbe 2016. Ọ bụ onye otu United Party for National Development. Ọ bụ onye minista na-ahụ maka ọrụ na nchekwa ọha nke Zambia ugbu a.[1]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. President Hakainde Hichilema has appointed four women to serve as ministers in his major set of cabinet and provincial ministerial appointments. – Daily Nation (en). Retrieved on 2024-07-25.