Bright Tamuno Gogo
Ọdịdị
Bright Tamuno Gogo
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Bright Tamuno Gogo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke nọchitere anya Okrika/Ogu-Bolo Mpaghara Federal na Rivers Steeti, na Ụlọ ndị nnọchiteanya mba , n'okpuru ikpo okwu nke People's Democratic Party (PDP) [1][2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ National Assembly | Federal Republic of Nigeria (2015-10-02). Archived from the original on 2 October 2015. Retrieved on 2025-01-04.
- ↑ Home (en-US). Nassnig Legal Service. Retrieved on 2025-01-04.
- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-04.