Gaa na ọdịnaya

Calabar Chic

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Stephanie Faith Isuma (amụrụ na June 10, 1991) A maara ya nke ọma dịka Calabar Chic, ọ bụkwa onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa ma na-emepụta ọdịnaya. Ọ si Yala, Cross River State, Calabar Chic malitere imepụta vidiyo na-atọ ọchị na mgbasa ozi ọha site na iji olu Ibibio-Efik.[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Calabar Chic na Kano State, Nigeria dị ka nwa nke abụọ n'ime ụmụ isii. Ọ gara n'ihu nweta BSc ya na Mass communication site na Mahadum Nnamdi Azikiwe, na nzere na nhazi ihe nkiri site na Delyork Creative Academy Film School na Lagos State.[2][3]

Calabar Chic dọtara mmasị ndị mmadụ mgbe vidiyo mbụ ya nke sekọnd iri na ise nke o tinyere na Instagram ya gbasaara n'ụwa niile na 2016. Ọ malitere ime ihe nkiri tupu o mepụta ihe nkiri ọchị. Apụtala ya na ọtụtụ ihe nkiri Nollywood dịka Finding Me (2025). [4][5] Jimi Bendel (2016), The Jimi Bender Show (2018), City Crimes (2019), Fate of Alakada (2020), Kendra (2021),[6] Aki na Pawpaw (2021).

A kpọrọ Calabar Chic aha n'etiti ndị na-eme ihe ọchị 12 nke Naijiria ka ha lelee na 2021. [7]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Calabar Chic anwaala igbu onwe ya ugboro abụọ, ma na-arịa ọrịa Fibroid.[8][9]

N'afọ 2016, Calabar Chic tọrọ n'ime ụlọ na-ere ọkụ mana o jisiri ike gbapụ, si otú a na-adị ndụ na mmerụ ahụ ole na ole.[10] N'afọ 2018, Ndị na-azụ atụrụ Fulani tọọrọ ya na enyi ya, ha wee bụrụ ndị e jidere ruo ụbọchị ise.[11]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Nwafor (2025-05-10). "The accidental rise of Calabar Chic". Vanguard News (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-07-05.
  2. ↑ Ojoye, Taiwo (2019-12-01). "Life got tough for me after age 10 — Calabar Chic". Punch Newspapers (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-06-08.
  3. ↑ "Calabar Chic : I attempted suicide twice". The Guardian Nigeria News – Nigeria and World News (in Bekee ndị America). 2022-03-05. Retrieved 2024-06-08.
  4. ↑ "See the complete cast of Funke Akindele's upcoming film 'Finding Me' | Pulse Nigeria". www.pulse.ng (in Bekee). Retrieved 2025-07-05.
  5. ↑ "Funke Akindele Unveils Star-studded Cast of Anticipated Film "Finding Me"". The Culture Custodian (Est. 2014.) (in Bekee ndị United Kingdom). 2024-06-02. Retrieved 2025-07-05.
  6. ↑ "Kendra (2021)". The A.V. Club (in Bekee). Retrieved 2024-06-09.
  7. ↑ Samuel, Mofijesusewa (2021-01-26). "Top 12 Comediennes To Watch Out For in 2021". Nigerian Entertainment Today (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-06-08.
  8. ↑ Samuel, Olajide (2021-10-03). "Why I spoke about my fibroid surgery— Calabar Chic". Punch Newspapers (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-06-08.
  9. ↑ Samuel, Olajide (2019-11-01). "I shared my rape ordeal to inspire others –Calabar Chic". Punch Newspapers (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-06-08.
  10. ↑ "Comediene Calabar Chic Recounts How She Survived From A Burning House Last December – Nigerian Entertainment Today" (in Bekee ndị America). 2017-12-27. Retrieved 2024-06-12.
  11. ↑ Silas, Don (2018-01-13). "Kidnapped Nigerian actress released by her abductors". Daily Post (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-06-08.