Gaa na ọdịnaya

Caleb Olaniyan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Caleb Olaniyan bụ Onye Naijiria bụ ọkammụta na ngalaba ọmụmụ ụmụ anụmanụ na onye bụbu onye isi oche nke Nigerian Academy of Science. [1]

N'afọ 1989, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche nke Nigerian Academy of Science iji nọchie Prọfesọ Ifedayo Oladapo.[2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]