Gaa na ọdịnaya

Carl Bell (onye dọkịta)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Carl Compton Bell (Ọktoba 28, 1947 - Ọgọst 2, 2019) bụ onye America prọfesọ nke ọrịa uche na ahụike ọha na eze na Mahadum Illinois na Chikago . Bell bụ onye nchọpụta mba ụwa nke Ụlọakwụkwọ Ahụike nke Uche. onye dere ịhe karịrị akwụkwọ narị ise na iri asaa na ise, isi, na isiokwu na-akọwa maka nsogbu mgbochi ime ihe ike, mgbochi Ọya mmịnwụ, mgbochi ahụ mkpọnwụ ụra, nchọpụta na-ezighi ezi nke Ọrịa ụra mbà n'obi, na ụmụaka ịhe ike nwere ike ịme. [1] [2][3][4]

Bell bụ Onye isi nke otu ndi na-aga n’obodo maka ahuike nke uche .[5] nnukwu ụlọ ọrụ ahụike uche na-abụghị maka uru na Mba Amerịca. Ọ bụkwa onye ndu nke Ụlọakwụkwọ nke nchọpụta nke ụmụaka (Ụlọ ọmụmụ nke ụmụaka nwere isi mgbaka) na Mahadum Illinois na Chikago. Ọ na-arụ na Ụlọgwụ nke ndị isi mgbaka dị na jacksin pakị na ọbere ụlọ arụ ike na Southside nke Chicago.

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Bell na agbataobi Bronzeville nke dị na Chikago , wee gụchaa na Ụlọakwụkwọ sekọndịrị ana akpọ Hyde Park na 1965. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Illinois na 1967 jiri nzere mmụta nke mbụ na biology, [6] ọ gara n'ihu gụkwaa na ụlọakwụkwọ ahụike Meharry ebe ọ gụsịrị akwụkwọ jiri nzere mmuta nke abụọ na Ụlọakwụkwọ ahụike were pụta. Ọzụzụ na akwụkwọ nke abụọ ya na Mahadum bụ na ụlọakwụkwọ nke ndị isi mgbaka nke di na Steti Illinois. di na chikago. Mgbe obibi ọmụmụ ya gachara , ọ banyere ndi ọgụ mmiri nke ndi Amerika site na 1974 ruo 1976 mgbe nke ahụ gasịrị, ọ malitere ọrụ ya dị ka onye isi n’ulọgwụ nke ndị isi mgbaka obodo na Southsidi nke chikago , [7] na-arụ ọrụ na ụlọ ọrụ ahụike gụnyere ụlọ arụike Jackson Parkị na obodo ọgbakọ nke ndị na ahụ maka ndị isi mgbaka, nke o nyere aka wulite ruo nnukwu ụlọ ọrụ ahụike uche zuru oke, nke na-adụ ndị ọzọ ọdụ na-adịghị akwụ ụgwọ na ahụike ọha na eze na ụlọ ọrụ nlekọta ahụike uche.

Edensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Aaron Levin (December 2, 2011). "Special Interests Can Derail Even Successful Programs". Psychiatric News 46 (23): 12–32. DOI:10.1176/pn.46.23.psychnews_46_23_12-a. 
  2. Community Mental Health Council - ABOUT US: CARL BELL M.D. Archived from the original on 2007-10-06. Retrieved on 2008-01-07.
  3. Carl C. Bell, M.D., F.A.P.A., C.C.H.P., F.A.C. Psych.. Archived from the original on 2007-06-08. Retrieved on 2008-01-07.
  4. Carl C Bell. Archived from the original on 2012-09-14. Retrieved on 2008-01-07.
  5. Community Mental Health Council - ABOUT US: CARL BELL M.D. Archived from the original on February 25, 2001. Retrieved on 2008-01-07.
  6. Dr. Carl C. Bell: 2003 Welcome Back Award Honoree. Archived from the original on October 15, 2006. Retrieved on 2008-01-08.
  7. Travis (1998). Racism Revolves Like a Merry Go Round. Urban Research Press. ISBN 0941484270.