Carla García
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Spain ![]() |
Aha ọmụmụ | Carla García Barber ![]() |
Aha enyere | Carla ![]() |
aha ezinụlọ ya | García ![]() |
second family name in Spanish name | Barber ![]() |
aha otutu | DOCTROLA / PARACETAMOLA / PARACETATROLA ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Mee 1990 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Las Palmas de Gran Canaria ![]() |
onye mmekọ na-alụghị alụ | Diego Matamoros ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Portuguez ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | model, physician, onye asọmpi ịma mma ![]() |
Ụdị ọrụ ya | aesthetic medicine ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Las Palmas de Gran Canaria, University of Alcalá ![]() |
webụsaịtị | https://drcarlabarber.com/ ![]() |
mmeri | Miss Universe Spain ![]() |
Carla Barber
| |
---|---|
Carla García in 2015
| |
Born | Carla Barber Garcia 18 May 1990 |
Height | Page Àtụ:Fraction/styles.css has no content.1.79 m (5 ft 10+1⁄2 in) |
Onye na-ahụ maka ịma mma | |
Aha | Miss Universe Spain 2015Miss World Spain 2011 |
Ụcha ntutu isi | Brown |
Ụcha anya | Brown |
Nnukwu asọmpi(s) |
Miss Spain 2010 (1st runner up/Miss World Spain 2011)Miss World 2011(Top 15)Miss Universe Spain 2015(Winner)Miss Universe 2015(Unplaced) |
Carla Barber Garcia (a mụrụ na ụbọchị nke 18 n'ọnwa Mee n'afọ 1990) bụ dọkịta na-ahụ maka ahụike na Spen, onye nlereanya na onye na-ahụ maka ịma mma nke e chiri Miss Universe Spain 2015 na Miss World Spain 2011.[1] Ọ nọchitere anya mba ya na Miss Universe 2015 na Miss World 2011.

Carla Barber nwetara nzere bachelọ na Medicine na Mahadum Las Palmas . Ọ malitere ọkachamara ya na ịwa ahụ plastik na Germany (Eduardus-Krankenhaus) mana ọ gụchara ya. O mepere ụlọ ọrụ ịwa ahụ mbụ ya na Madrid n'afọ 2017.
N'ọnwa Eprel n'afọ 2019, ọ hapụrụ Spanish Society of Aesthetic Medicine mgbe a baara ya mba maka idapuo na iwe nke Deontological Code.[2]
García bụ onye mbụ na eso onye meriri na asọmupi Miss Spain 2010, nke Paula Guillo meriri. E mechara kpọọ ya Miss World Spain 2011 site n'aka òtù nzukọ Miss Spain .
García sonyere na asọmupi Miss World 2011 na 6 Nọvemba n'afọ 2011 na London ebe ọ nọrọ na Top 15.
E chiri García okpueze dị ka Miss Universe Spain 2015 na Marbella n'oge nmeme Starlite de la Costa del Sol nke emere na 30 Julaị n'afọ 2015 site n'aka onye na-achị achị Desirée Cordero.
Dị ka Miss Universe Spain, García sọrọnyere mpi na Miss Universe 2015 mana enweghị ebe ọ nọ.[3]
- ↑ Galafate (2017-06-19). Carla Barber, de Miss políglota a médico con consulta propia (Spanish). El Mundo. Retrieved on 2019-02-02.
- ↑ Carla Barber, puesta en entredicho por sus sorteos estéticos en Instagram (es). Look (2019-04-03). Retrieved on 2019-12-28.
- ↑ Carla Garcia Barber is Miss Universe Spain 2015. pageantsnews.com. Retrieved on Jul 31, 2015.