Caroline Langat Thoruwa
Ọdịdị
Caroline Langat Thoruwa bụ onye Kenya chemist. Ọ bụ prọfesọ kemịkalụ na Mahadum Kenyatta, yana onye isi ụlọ akwụkwọ satịlaịtị Nairobi City.[1]
Langat Thoruwa bụkwa onye isi oche nke African Women in Science and Engineering, [2] [3] onye otu ụlọ ọrụ International Network Women Engineers & Scientists, [4] na onye otu kọmitii teknụzụ nke ACTIL Knowledge Hub. [5]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Prof. Caroline Lang'at Thoruwa. Kenyatta University. Archived from the original on 14 September 2016. Retrieved on 4 September 2016.
- ↑ AWSE Board. AWSE. Archived from the original on 11 September 2016. Retrieved on 4 September 2016.
- ↑ Kenyan scientist calls for increased funding for biotechnology research (en-US). Nigerian Pilot (26 April 2017). Archived from the original on 9 November 2017. Retrieved on 2017-11-08.
- ↑ "African science heroes - Planet Earth Institute", Planet Earth Institute, 2015-12-16. Retrieved on 2017-11-11. (in en-US)
- ↑ ACTIL Knowledge Hub (en-US). actilhub.org. Archived from the original on 7 November 2017. Retrieved on 2017-11-08.