Carry van Biema
Carry van Biema | |
|---|---|
| Born | Hanover, Germany |
| Died | Auschwitz concentration camp, Oświęcim, Poland |


Karoline "Carry" van Biema (1881-1942) bụ onye omenkà German. A maara ya maka ọrụ ya na echiche agba.
A mụrụ Biema n'abalị iri na asaa nke ọnwa Ọktoba, afọ 1881 na Hanover, mba Jamanị.[1] ọ gụrụ akwụkwọ na Academy of Fine Arts dị na Hague.[2] Ọ gụrụ akwụkwọ n'okpuru Adolf Hölzel na State Academy of Fine Arts Stuttgart.[3]
Biema bụ onye dere akwụkwọ ọgụgụ nke ozizi agba Farben und Formen als lebendige Kräfte (Agba na Ụdị Dị Ka Ike Ndị Dị Ndụ).[4] O biri ruo oge ụfọdụ na Spen, wee kwaga Netherlands na 1938.[2] E gburu ya n'ogige ịta ahụhụ nke Auschwitz n'abalị iri atọ na otu nke ọnwa Ọgọst, afọ 1942.[1]
Foto ya nke onye na-ede uri n'afọ 1920 Albrecht Schaeffer dị na Sprengel Museum.[5] Ihe atụ nke eserese ya dị na Ụlọ ihe ngosi nka Britain.[2]
Ihe ịma aka n'ịsọpụrụ ya dị na Utrecht, Netherlands.[6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Karoline van Biema (en) (17 October 1881).
- 1 2 3 Carry van Biema.
- ↑ An eye on the avant-garde (en).
- ↑ Carry van Biema (1881-1942) Portrait of a German artist.
- ↑ Albrecht Schaeffer.
- ↑ Wolter+Heukelslaan+62 (en).
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]
- Articles with short description
- Short description is different from Wikidata
- Articles with hCards
- Articles with ISNI identifiers
- Articles with VIAF identifiers
- Articles with GND identifiers
- Articles with RKDartists identifiers
- Articles with DTBIO identifiers
- Articles with WorldCat-VIAF identifiers
- 1881 births
- 1942 deaths
- 20th-century German women artists
- German people who died in Nazi concentration camps
- People who died in Auschwitz concentration camp