Catholic Church in Nigeria
Ọdịdị
Chọọchị Katọlik dị na Naịjirịa bụ otu mkpaghara nke Chọọchị Rom Katọlik zuru ụwa ọnụ, n'okpuru nduzi ime mmụọ nke Popu, curia na Rom, na Nzukọ Ndị Bishọp Katọlik nke Naijiria (CBCN).
N'afọ 2022, onye bụ onye isi oche nke òtù CBCN bụ Lucius Iwejuru Ugorji, Achịbishọp nke Owerri Archdiocese . Ọ nọchiri onye isi ka rituru, Augustine Obiora Akubeze.[1][2]
__LEAD_SECTION__
[dezie | dezie ebe o si]Chọọchị Katọlik dị na Naịjirịa bụ otu mkpaghara nke Chọọchị Rom Katọlik zuru ụwa ọnụ, n'okpuru nduzi ime mmụọ nke Popu, curia na Rom, na Nzukọ Ndị Bishọp Katọlik nke Naijiria (CBCN).
N'afọ 2022, onye bụ onye isi oche nke òtù CBCN bụ Lucius Iwejuru Ugorji, Achịbishọp nke Owerri Archdiocese . Ọ nọchiri onye isi ka rituru, Augustine Obiora Akubeze.[3][4]
- ↑ Catholic Bishops Conference of Nigeria (CBCN). www.cbcn-ng.org. Archived from the original on 21 May 2009. Retrieved on 2019-04-09.
- ↑ Olowolagba (2018-02-22). Catholic bishops elect new president (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2020-03-17.