Ceccy Twum

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ceccy Twum
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereCeccy Dezie
aha ezinụlọ yaTwum Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaTwi, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụgospel singer, odee egwu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie

Ceccy Abena Ampratwum (onye a mụrụ n'abalị iri na atọ nke ọnwa Nọvemba), nke a maara nke ọma site na aha otutu nkwago ya bụ Ceccy Twum, bụ onye Ghana na-agụ egwu ozioma na onye na-ede egwu.[1][2]

 

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ceccy n'ezinụlọ Maazị na Oriakụ Andoh bi na Accra, Ghana. Ọ lụrụ onye amụma Alex Twum ma ha mụrụ ụmụaka atọ.[3][4] Ceccy Twum malitere agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ praịmarị ya na Don Bosco Catholic Primary na Junior high na Winneba wee gaa Snapps College maka agụmakwụkwọ sekọndrị ya na Accra.[5]

Ọrụ egwu[dezie | dezie ebe o si]

Ceccy Twum wepụtara abọm mbụ ya Me Gyefo ne Yesu n'afọ 2005, nke mere ka ọ pụta ìhè n'akụm egwu. Ya na ọtụtụ ndị egwu ozioma, gụnyere Mercy Chinwo, Joe Mettle, Ohemaa Mercy, MOG Music, Joyce Blessing, Nathaniel Bassey, Sinach, Frank Edwards, Empress Gifty .[6][7][8] Ceccy nwere ọtụtụ egwu kporo ekpo gụnyere Victory, Di Wo Hene, Your Grace, Amen. N'afọ 2018, egwu ya bụ Jehovah nwetere ya nhọpụta ya na Vodafone Ghana Music Awards dị ka abụ Oziọma nke afọ .[9][10] A họpụtakwara ya na nhọpụta Artiste Of Excellence West Africa na African Music And Media Awards .[11]

Ceccy na-akwado ihe omume Oziọma kwa afọ nke akpọrọ Gold Worship nke na-achịkọta ndị kwere ekwe si n'akụkụ niile nke ndụ iji fekọọ ofufe ọnụ.[12]

Ndekọ[dezie | dezie ebe o si]

Albọm[dezie | dezie ebe o si]

Meko M'anim (2008)[13][14]

Golden Oil (2013)

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe omume Ihe nrite Ọrụ a họpụtara Nsonaazụ Ref
2018 African Gospel and Media Awards Artiste Of Excellence West Africa Ya onwe ya Ahọpụtara [15][16]
2018 Vodafone Ghana Music Awards Abụ Oziọma nke Afọ Ya onwe ya Ahọpụtara [17]
2020 3Music Awards Oziọma nke Afọ Ya onwe ya Ahọpụtara [18][19]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ceccy Twum,. www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2023-03-07. Retrieved on 2020-07-04.
  2. Beautiful Photos Of Ceccy Twum And Her Husband Drop As They Mark 20 Years Wedding Anniversary (en-US). GhanaCelebrities.Com (2019-09-26). Retrieved on 2020-07-04.
  3. Keep marital issues private - Ceccy Twum (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-07-04.
  4. Online. PHOTOS- Ceccy Twum And Hubby Celebrate 19 Years Of Their Marriage. Peacefmonline.com - Ghana news. Retrieved on 2020-07-04.
  5. Celebrity Profile : Ceccy Twum Lifestyle Archives (en-US). HelloGh.com. Archived from the original on 2020-07-04. Retrieved on 2020-07-04.
  6. Sinach, Ohemaa Mercy, Ceccy Twum, Tagoe Sister & Amy Newman thrill many at Women In Worship 2018 (en). www.ghanaweb.com (2018-09-21). Retrieved on 2020-07-04.
  7. Gospel stars lift up worship at MTN Ghana stands in worship. BusinessGhana. Retrieved on 2020-07-04.
  8. Dzokpo (2019-10-14). MTN Stands in Worship: Renowned artists to set Ghana ablaze with thrilling performances (en-US). News Ghana. Retrieved on 2020-07-04.
  9. 2018 Vodafone Ghana Music Awards: Full list of nominees (en). www.ghanaweb.com (2018-03-04). Retrieved on 2020-07-04.
  10. Adu (2018-03-05). Full List: Nominees for Vodafone Ghana Music Awards (VGMA) 2018 (en-US). Adomonline.com. Retrieved on 2020-07-04.
  11. Ohemaa Mercy, Ceccy Twum, Joe Mettle, Others Nominated For African Gospel Music & Media Awards 2018 (en-US). ZionFelix.net (2018-04-25). Retrieved on 2020-07-04.
  12. Ceccy Twum to thrill fans at ‘Gold Worship’ concert (en). www.ghanaweb.com (2018-11-29). Retrieved on 2020-07-04.
  13. Myjoyonline Gospel Music Review: Cece Twum 'meko manim' (en-US). MyJoyOnline.com (2015-01-30). Retrieved on 2020-07-04.
  14. Ghana Music - Ceccy Twum, Song: Meko Manim. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2020-07-04.
  15. London African gospel awards nominations released (en). Music In Africa (2018-05-01). Retrieved on 2020-07-04.
  16. GospelGh (2018-04-26). Full Nominees List Announced for AFRICAN GOSPEL MUSIC & MEDIA AWARDS 2018 and Voting for All Categories Opens (en-GB). GospelGh. Retrieved on 2020-07-04.
  17. See all the nominees for the 2020 VGMA [FULL LIST] (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-07-04.
  18. 3Music Awards 2020 list of nominees – Glitz Africa Magazine (en-US). Retrieved on 2020-07-04.
  19. 3Music Awards 2020: See the list of winners (en-US). MyJoyOnline.com (2020-05-02). Retrieved on 2020-07-04.