Charity Angya
Ọdịdị
Charity Angya
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | osote onyeisi mahadum, university teacher |
| Onye were ọrụ | Benue State University |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Jos, University of Ibadan |
Charity Angya bụ nwa afọ Naigiria. Ọ bụ bụrụ onye isi na Mahadum Benue Steeti. [1]
Ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Charity Angya gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Jos nke nọ n' obodo Plateau steeti, na afọ 1983. O nwetara nzere ya na Doctorate na mahadum nke Ibadan na Oyo steeti . A họpụtara ya ịbụ osote onye Chancellor nke Benue State University na ọnwa Novemba n' afọ 2010 ebe ọ na-arụ ọrụ ugbua. [1]
Ọkammụta Msugh N. Kembe weghaara ọchịchị n'aka Angya dị ka osote-chancellor n' ụbọchị nke atọ (3)Nọvemba, 2015.
- Ndepụta ndị osote onyeisiala na Naijiria
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]Edensibịa