Chiamaka Aniakor
Chiamaka Aniakor | |
|---|---|
| Born | |
| Education | Enugu State University of Science and Technology, Lagos Business School |
Chiamaka Aniakor (amụrụ 25 Septemba afọ 1995) onye ọchụnta ego Naijiria na onye nkwuputa SDGs.[1][2]Ọ bụkwa onye guzobere Onyemaechi Memorial Foundation, otu anaghị akwụ ụgwọ. [3][4]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Chiamaka Aniakor na 25 Septemba, afọ 1995 na Enugu Stetti, ebe o sikwa. A mụrụ ya dịka nwa nke abụọ n'etiti ụmụnne anọ n'ime ezinụlọ Mr Ernest na Oriakụ Onyemaechi Aniakor. N'afọ 2022, Chiamaka nwetara nzere bachelọ na Anatomi site na ụlọ ọrụ ahụ Enugu State University of Science na teknoloji.[5]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2019, Chiamaka tọrọ ntọala Onyemaechi Memorial Foundation, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ lekwasịrị anya na ọdịmma,[6] nkwado nlekọta ahụike na ike . [7][8] Mgbe e mesịrị, na 2023, ọ gụsịrị akwụkwọ na Lagos Business School. [9]
N'afọ 2023, a họpụtara ya onye ndụmọdụ pụrụiche na mmepe mmekọrịta ọha na eze nke Enugwu West Senator, Osita Ngwu.[10]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Advocate, Aniakor Sparks Engaging Regional Town Hall Discussion (en-US). Leadership News (2023-09-18). Retrieved on 2024-08-12.
- ↑ "Enugu West Special Adviser trains youths on SDGs, green skills", Vanguard Newspaper.
- ↑ Onyemaechi Aniakor Memorial Foundation Implements Youth Civic Engagement, Outreach – Independent Newspaper Nigeria (en-GB) (2022-08-27). Retrieved on 2024-08-12.
- ↑ Aniakor Chiamaka in China for Green Energy Seminar | News Ghana (en-US). News Ghana (2023-11-06). Retrieved on 2024-08-12.
- ↑ danivert (2023-05-06). SDGs advocate, Aniakor Chiamaka calls for youths participation in Nation building (en-US). The Sun Nigeria. Retrieved on 2024-08-12.
- ↑ "SDGs advocate, Aniakor marks Christmas with over 300 children", Vanguard News.
- ↑ "Foundation offset students school bills in Enugu", Vanguard Newspaper.
- ↑ SDGs specialist, Aniakor Chiamaka, joins other delegates in China for Green Energy seminar (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2023-11-04). Retrieved on 2024-08-12.
- ↑ Chiamaka Aniakor Graduates from the Lagos State Business School Certificate – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2024-08-12.
- ↑ David (2023-06-14). Inauguration: Social entrepreneur Aniakor Chiamaka congratulates newly-elected Enugu-West Senator Ngwu (en-US). The Sun Nigeria. Retrieved on 2024-08-12.