Chichi Ojei
Chichi Ojei bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria.
Ihe ndị mere n'oge gara aga
[dezie | dezie ebe o si]Chichi Ojei bụ onye Naijiria amụrụ na Delta, South-South Naijiria, na 1978. Ọ gụrụ akwụkwọ na Naijiria na na mba ofesi.[1] Ọ gara American International School, Lagos, Naijiria, Institut Le Rosay na Rolle, Switzerland, o mechara nweta nzere bachelọ na nchịkwa azụmahịa na Mahadum Northeastern, USA, ma nwetakwara MBA na Regent's Business School, London.[1]
Tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Ojei bụ ọkachamara na ego na onye isi nchịkwa nke Nuel Ojei Holdings . [2] Tupu ntuli aka nke afọ 2023, ọ sonyeere Allied People's Movement . [3] A kwadoro ya dị ka onye na-azọ ọkwa onye isi ala nke pati ahụ n'abalị iri na anọ n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2022.[4][5] N'oge mkpọsa ya, o gosipụtara nchekwube banyere mmeri na ntuli aka na agbụrụ nwoke.
Olileanya ya ịbụ onye isi ala n'afọ 2023 emezughị, maka na pati ya tụpụrụ ya wee nabata onye ga-azọ ọkwa onyeisiala nke People's Democratic Party (PDP), Atiku Abubakar, dị ka onye na-aga ya.[6][7]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Sadiq, Lami (2022-11-27). "Nigeria Decides: Princess Chichi - Lone female candidate eyeing Buhari's seat". Daily Trust (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2023-02-26.
- ↑ Kwen, James (2022-09-26). "An amazon in the midst of 17 men: The story of APM's presidential candidate, Chichi Ojei". BusinessDay (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-02-26.
- ↑ "FULL LIST: The 18 parties that survived INEC's hammer". TheCable (in Bekee ndị America). 2020-02-06. Retrieved 2023-02-26.
- ↑ Sadiq, Lami (2022-11-27). "Nigeria Decides: Princess Chichi - Lone female candidate eyeing Buhari's seat". Daily Trust (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2023-02-26.Sadiq, Lami (2022-11-27). "Nigeria Decides: Princess Chichi - Lone female candidate eyeing Buhari's seat". Daily Trust. Retrieved 2023-02-26.
- ↑ Tukuru, Adeola (2022-08-15). "2023: APM endorses female presidential candidate Ojei". Blueprint (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-02-26.
- ↑ "APM dumps female presidential candidate, backs Atiku". The Punch (in Bekee ndị America). 2023-02-17. Retrieved 2023-02-26.
- ↑ Jannamike, Luminous (2023-02-17). "APM dumps female candidate, adopts Atiku for presidency". Vanguard.