Chikwendu Kalu
Ọdịdị
Chikwendu Kalu bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu na-anọchite anya Isiala Ngwa South Steeti Mpaghara ma nwee ọkwa onye isi oche nke 7th Abia Steeti Ụlọ Mgbakọ . [1][2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Emeruwa (2018-10-07). 2019: Abia Speaker, Kalu picks PDP ticket to seek reelection, opponent dumps party (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-04.
- ↑ Abia: Rt. Hon. Chikwendu Kalu Charges Youths, Politicians On Attitudinal Change - News Mirror (en-US). Archived from the original on 2025-01-04. Retrieved on 2025-01-04.