Chinedu Ogah
Ọdịdị
Chinedu Ogah bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-ejekwa ozi ugbu a dịka onye otu ụlọ omebe iwu Naijiria na ọgbakọ omebe iwu nke iri, na-anọchite anya Ezza South/Ikwo gọọmenti etiti ntuli aka nke Ebonyi steeti.[1] [2][3]
Edensibịa.
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nwankwo (2024-12-14). Reps member, Ogah tasks new CG of NCS on inmates' welfare (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2024-12-23.
- ↑ Egbo (2024-08-31). Reps member, Ogah, distributes farm inputs to constituents (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2024-12-23.
- ↑ Aliuna (2022-06-28). Rep Chinedu Ogah recounts ordeals in detention, tasks inmates to embrace change (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2024-12-23.