Gaa na ọdịnaya

Chinụa Achebe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Ebugharirị ịhụ site na Chinua Achebe)
Chinụa Achebe
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịColonial Nigeria, Naijiria Dezie
Aha n'asụsụ obodoChinua Achebe Dezie
Aha ọmụmụAlbert Chinụalụmọgụ Achebe Dezie
Aha enyereAlbert Dezie
Aha ezinụlọ yaAchebe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Novemba 1930 Dezie
Ebe ọmụmụOgidi Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya21 Maachị 2013 Dezie
Ebe ọ nwụrụBoston Dezie
Ụdị ọnwụihe mberede Dezie
Ihe kpatara ọnwụdisease Dezie
Ebe oliliOgidi Dezie
Dị/nwunyeChristie Chinwe Okoli-Achebe Dezie
NwaChidi Chike Achebe, Nwando Achebe Dezie
Onye dị ịrịba amaFlora Nwapa, Ngũgĩ wa Thiong'o Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Nigerian Pidgin, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-edeEnglish Dezie
Onye were ọrụBrown University, University of Nigeria, Bard College Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of London, University of Ibadan, gọọmentị kọleji Umuahia Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)1958 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2012 Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Redemption Party Dezie
Ọnọdụ ahụikeparaplegia Dezie
Ọrụ ama amaIhe Aghasaa, No Longer at Ease, Arrow of God, A Man of the People, Anthills of the Savannah Dezie
Archive naHoughton Library, University of Reading, Special Collections Dezie
Onye òtù nkeModern Language Association, American Academy of Arts and Sciences, Royal Society of Literature Dezie
Onye nlereranyaOkey Ndibe Dezie
Ahọpụtara makaBooker Prize, Neustadt International Prize for Literature, Neustadt International Prize for Literature Dezie
Oge ogeNigerian Civil War Dezie
Has written forTransition Magazine, Zuka, Okike : an African journal of new writing, Black Orpheus Dezie
Chinua Achebe (2008)

Chinụa Achebe Audio(site n'aha a gụrụ ya Albert Chinụalụmọgụ Achebe; 16 Nọvemba 1930 – 21 Maachị 2013) bụ onye Igbo a mụrụ n'ụbọchị nke iri na isii n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1930 n'obodo Ogidi nke dị n'ala Naijiria. Ọ bụ ya dere akwụkwọ a na-akpọ Things Fall Apart. E si n'akwụkwọ ahụ mara aha ya nke ukwuu n'ụwa nile.[1][2]

Chinua Achebe, 1966

Ihe Gbasara Achebe

[dezie | dezie ebe o si]

Chinụa Achebe, onye nke nne na nna ya kpọrọ Albert Chinụalụmọgu Achebe, gara ụlọ akwụkwọ nta nke ndị uka, gakwaa Government College n'Umuahia. Ọ mechara gakwaa mahadum nke Ibadan University of Ibadan, Ȯra Ọyọ (Oyo State) ebe ọ gụrụ asụsụ békè' site n'afọ 1948 ruo afọ 1953. Ka ọ gụchara akwụkwọ nke mahadum, ọ rụtụkwara ọrụ n'ụlọakwụkwọ dị iche iche nakwa n'ụlọọrụ mgbasa ozi. Site na 1958 ruo 1966, Chinụa Achebe bụ onye nhazi na-ahụ maka African Writers Series.

Mgbe Achebe dere Things Fall Apart, akwụkwo ahu rere nke ukwuu, mkpụrụ nde iri. A tụgharịkwaala akwụkwụ a n'olu asụsụ iri ise.

Chinụa Achebe rụkwara ọrụ onye diplomat n'ọchịchị nke Biafra site na 1967. Mana site na 1967 ruo 1981, ọ kụzikwara na mahadum dị iche iche n'ala Naijiria, ma bụrụkwa onye nhazi maka akwụkwọ edemede nke a na-akpọ Okike. N'afọ 1981, Chinụa Achebe sokwa na ndị bidoro Otu Ndi Odee Nke Naijiria, nke a na-akpọ Association of Nigerian Authors. Ọ rụkwara ọrụ onye isi were ruo 1986.

A bịa n'etiti Ndị Nka, yaa bụ ndị na-ede edemede nke Modern African Literature, ihe a na-akpọ Chinụa Achebe bụ Nna. N'afọ 2002 ka e nyere ya Peace Prize nke German Book Trade. A makwa Chinua Achebe dị ka onye na-enweghi onye e ji atụnyere ya maka ịmalite edemede n'asụsụ bekee' n'akụkụ ọdịda anyanwụ n'ala Afrịka.

Ọ luru nwanyi; aha nwunye ya bụrụ Christiana Chinwe Okoli.

Ihe Ndị O Dere

[dezie | dezie ebe o si]
Things Fall Apart, Anchor trade paperback cover.

Short Stories

[dezie | dezie ebe o si]

Essays, Criticism and Political Commentary

[dezie | dezie ebe o si]

Children's Books

[dezie | dezie ebe o si]

Ihe Ndị O Meriri

[dezie | dezie ebe o si]

Lekwazie ndi nke ozo bụ ndi édémédé akwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Atụmatụ n'aga n'ezi

[dezie | dezie ebe o si]

References

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Chinua Achebe, African Literary Titan, Dies at 82, The New York Times, 22 Maachị 2013, asụsụ békè, looked up on 25 Maachị 2016.
  2. "Chinua Achebe | Biography, Books, & Facts | Britannica", Encyclopedia Britannica. Retrieved on 2026-06-07. (in en)
  3. http://uzomediangr.wordpress.com/tag/book/
  4. Chinua Achebe (1962). The sacrificial egg: and other short stories.. Onitsha: Etudo. 
  5. Chinua Achebe (1962). The Sacrificial Egg: And Other Short Stories (in en). Etudo. 
  6. Chinua Achebe (1959-04-01). "The Sacrificial Egg, A Short Story by Chinua Achebe" (in en). The Atlantic. ISSN 2151-9463. 
  7. Civil Peace Summary and Study Guide (en). SuperSummary. Retrieved on 2026-06-07.
  8. Chinua Achebe (1962). The sacrificial egg: and other short stories.. Onitsha: Etudo. 
  9. Girls at war and other stories :: UIII Library (in en). 
  10. Chinua Achebe (1972). Girls at War and Other Stories (in en). Pearson Education. ISBN 978-0-435-90100-4. 
  11. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. searchworks.stanford.edu. Retrieved on 2026-06-07.
  12. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. www.nypl.org. Retrieved on 2026-06-07.
  13. Chinua Achebe, C. L. Innes (1985). African Short Stories (in en). Heinemann Educational. 
  14. The Heinemann book of contemporary African short stories | WorldCat.org (en). search.worldcat.org. Retrieved on 2026-06-07.
  15. Anthony Liberatore (1995-01-01). "Denis Hirson, editor with Martin Trump. The Heinemann Book of South African Short Stories". Ufahamu: A Journal of African Studies 23 (2). DOI:10.5070/f7232016695. ISSN 2150-5802. 
  16. Chinua Achebe, Catherine Lynette Innes (1992). The Heinemann Book of Contemporary African Short Stories (in en). Heinemann. ISBN 978-0-435-90566-8. 
  17. Beware, soul brother by Chinua Achebe | Open Library (ig). Open Library. Retrieved on 2026-06-07.
  18. Beware, Soul-Brother and Other Poems (en). www.vialibri.net. Retrieved on 2026-06-07.
  19. Literary Encyclopedia | Beware Soul-Brother and Other Poems (en). www.litencyc.com. Retrieved on 2026-06-07.
  20. Chinua Achebe (1971). Beware Soul-brother, and Other Poems (in en). Nwankwo-Ifejika. 
  21. Chinua Achebe (1973). Christmas in Biafra and Other Poems (in en). Doubleday. ISBN 978-0-385-01641-4. 
  22. Chinua Achebe (1973). Christmas in Biafra and other poems., [1st ed.], Garden City, N.Y: Doubleday. ISBN 978-0-385-01641-4. 
  23. Rigobert Obongui (2021). "Okigbo, Christopher" (in en). Encyclopedia of African Religions and Philosophy: 536–537. DOI:10.1007/978-94-024-2068-5_295. 
  24. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. www.nypl.org. Retrieved on 2026-06-08.
  25. Linda Ikeji (2007-04-08). NIGERIA'S GREATEST POET/WRITER OF ALL TIME! (en). Linda Ikeji's Blog. Retrieved on 2026-06-08.
  26. Don't let him die: An anthology of memorial poems for Christopher Okigbo (1932-1967) - ACHEBE (Chinua) And Dubem Okafor Editors: 9789781560217 - AbeBooks (en). www.abebooks.com. Retrieved on 2026-06-08.
  27. Chinua Achebe (1998). Another Africa (in en). Anchor Books. ISBN 978-0-385-49038-2. 
  28. 404. www.betterworldbooks.com. Retrieved on 2026-06-08.
  29. Chinua Achebe (2004-08-10). Collected Poems (in en). Penguin Publishing Group. ISBN 978-1-4000-7658-1. 
  30. Book Excerptise: Collected Poems by Chinua Achebe. www.cse.iitk.ac.in. Retrieved on 2026-06-08.
  31. Refugee Mother And Child - Refugee Mother And Child Poem by Chinua Achebe (en-us). Poem Hunter (2015-06-19). Retrieved on 2026-06-08.
  32. Andrew Walker (2016-04-10). Refugee Mother and Child by Chinua Achebe (en-US). Poem Analysis. Retrieved on 2026-06-08.
  33. Secretary-General's remarks introducing Professor Chinua Achebe and Professor Paul Muldoon | Secretary-General (en). www.un.org (2006-03-28). Retrieved on 2026-06-07.
  34. Chinua Achebe (en). The Poetry Foundation (2022-04-01). Retrieved on 2026-06-07.
  35. Commonwealth Poetry Prize (en-US). Literary Theory and Criticism (2025-06-15). Retrieved on 2026-06-07.
  36. Chinua Achebe: “One of the great intellectual and ethical figures of our time” (en). World Literature Today. Retrieved on 2026-06-07.
  37. Chinua Achebe | Biography | Research Starters | EBSCO Research (en). EBSCO. Retrieved on 2026-06-07.
  38. Peace Prize Of The German Book Trade Goes To Anne Applebaum (en). ber-cws-prod-web-release.azurewebsites.net. Retrieved on 2026-06-07.
  39. Achebe awarded coveted Peace Prize of the German Book Trade. www.bellagiopublishingnetwork.com. Retrieved on 2026-06-07.
  40. Chinua Achebe - Peace Prize of the German Book Trade (en-US). www.friedenspreis-des-deutschen-buchhandels.de. Retrieved on 2026-06-07.
  41. Nigerian Writer Wins German Peace Prize (en). dw.com. Retrieved on 2026-06-07.
  42. Getty Images North America (2007-06-13). Chinua Achebe wins Booker Prize for fiction (en). TODAY.com. Retrieved on 2026-06-07.
  43. Nathan Whitlock (2007-06-13). Chinua Achebe wins the international Man Booker - Quill and Quire (en). Quill and Quire - Canada's magazine of book news and reviews. Retrieved on 2026-06-07.
  44. John Ezard. "Man Booker International judges honour Chinua Achebe", The Guardian, 2007-06-13. Retrieved on 2026-06-07. (in en-GB)
  45. The Man Booker International Prize 2007 | The Booker Prizes (en). thebookerprizes.com. Retrieved on 2026-06-07.