Chinwe Nwaebili
Ọdịdị
Chinwe Nwaebili ⓘ
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Hon. Chinwe bụ onye ọchịchị Ogbaru na steeti Anambra. Ọ lụrụ Late Prince Azubuike Patrick Nwaebili nke emere emume ncheta afọ iri ya na Asaba, Delta State.[1]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Chinwe Nwabili bụ onye otu ndọrọndọrọ ọchịchị APGA, site na ya wee pụta dịka onyeisi ụlọ ọgbakọ omebe iwu Anambra steeti. N'afọ 2021 ọ hapụrụ APGA banye n'otu ndọrọndọrọ ọchịchị AAC. Ọ ghọrọ onye zọọ ọkwa Dọkịta Chidozie Nwankwo na mkpọsa maka ntuliaka gọvanọ na steeti Anambra.[1] N'afọ 2009, n'oge ogbako mgbanwe ihu igwe maka ndị ọrụ gọọmentị, nke PASDO haziri, Hon. Chinwe nyere aka na nchegbu maka gburugburu ebe obibi.[2] Ekwuru na o nyere ndị ntorobịa nọ n'obodo ya ike.[3]