Chiromawa Muhammad
Ọdịdị
Muhtari Muhammad Chiromawa bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke rụrụ ọrụ dịka onye otu ụlọ nnọchiteanya Naịjirịa, na-anọchite anya Kura/Madobi/Garun Mallam Federal Constituency na Kano Steeti.A họpụtara ya na 2011 n'okpuru nche anwụ nke All Progressive Congress. . [1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ National Assembly | Federal Republic of Nigeria (2015-10-02). Archived from the original on 2 October 2015. Retrieved on 2025-01-04.
- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-04.
- ↑ EveryPolitician: Nigeria - House of Representatives - 8th National Assembly of Nigeria. EveryPolitician. Archived from the original on 2025-01-02. Retrieved on 2025-01-04.