Chris Emeka Azubogu
Ọdịdị
Chris Emeka Azubogu bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ jere ozi dịka onye otu na-anọchite anya Nnewi North/Nnewi South/Ekwusigo Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya.[1][2]
Mbido ndụ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị.
[dezie | dezie ebe o si]Amụrụ Chris Emeka Azubogu na 1968 ma si Anambra Steeti. A họpụtara ya na 2011 na National Assembly dị ka onye nnọchi anya Nnewi North / Newi South / Ekwusigo Federal Constituency. N'afọ 2019, a họpụtara ya ọzọ maka oge nke abụọ.[1] O siri na Peoples Democratic Party (PDP) pụọ banye All Progressives Congress (APC) na 2021. N'agbanyeghị na o metụtaraghị ya ozugbo, ndị oji egbe wakporo convoy ya nke butere igbu onye ọkwọ ụgbọ ala ya. Ọ bụ onye otu All Progressive Grand Alliance (APGA) na-azọ ọkwa sinetọ maka Anambra South n'afọ 2023.[3][4]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ Candidates - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ Driver killed as gunmen attack convoy of rep who dumped PDP - Daily Trust (en-US). dailytrust.com/ (2021-09-30). Retrieved on 2025-01-05.
- ↑ Anambra Lawmaker: How my driver was gunned down on his first day at work - Daily Trust (en-US). dailytrust.com/ (2022-10-02). Retrieved on 2025-01-05.