Chrizoster Halwindi
Ọdịdị
Chrizoster Phiri Halwindi (amụrụ 22 Jenụwarị 1969) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zambia sitere na United Party for National Development. A họpụtara ya na National Assembly site na Kabwe Central na ntuli aka izugbe nke Zambia 2021[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Chrizoster Phiri Halwindi | National Assembly of Zambia. www.parliament.gov.zm. Retrieved on 2023-07-31.