Gaa na ọdịnaya

Chushi C. Kasanda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Chushi C. Kasanda (amuru 15 Febrụwarị 1978) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Zambia.[1] Kasanda bụ onye otu National Assembly of Zambia[1] maka Chisamba.[2] Ọ bụ onye otu United Party for National Development. [1]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Chushi C Kasanda 2016 | National Assembly of Zambia. Parliament.gov.zm (2016-08-11). Retrieved on 2021-12-15.