Gaa na ọdịnaya

Clement Jimbo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Clement Jimbo
Member of the
House of Representatives
from Akwa Ibom State
In office
2023–Incumbent
ConstituencyAbak/Etim Ekpo/Ika Federal Constituency
Personal details
Political partyAll Progressives Congress

Inemesit Clement Jimbo (amụrụ na 12 Maachị 1983) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu na-anọchite anya Abak/Etim Ekpo/Ika Federal Constituency nke Akwa Ibom Steeti na Ụlọ ndị nnọchiteanya.[1][2][3][4]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 10th National Assembly Members - Inemesit Clement Jimbo. orderpaper.ng (2024). Archived from the original on 2025-01-08. Retrieved on 2025-01-08.
  2. Jegede (2025-01-02). House of Rep member Clement Jimbo empowers constituents with 15-tonne tipper automobiles (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-08.
  3. Rep member empowers constituents With 15 tons tipper (en-US). The Nation Newspaper (2025-01-02). Archived from the original on 2025-01-03. Retrieved on 2025-01-08.
  4. Uyo (2025-01-04). Lawmaker empowers constituents with skills, working tools (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Archived from the original on 2025-01-05. Retrieved on 2025-01-08.